welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy :: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education

Parts of the body & Conversation for JJC (Traveler) DICTIONARY
Aka gi di abua - Your hands are two.
Inwere aka abua - You have two hands.
Gosi mu aka gi - Show me your hand.
Inwere aka ole - How many hands do you have.
Kua ya ihe - Beat him up.
Akula ya ihe - Do not beat him/her.
Onwere nkpisiri aka - She/He has fingers.
Onwere nkpisiri aka iri - Has ten fingers.
Onwere mbo aka - Has finger nails.
Gosi mu ukwu gi - Sho me your leg.
Inwere ukwu ole - How many legs do you have.
Kedu ihe iji ukwu eme - What do you do with legs.
Eji ukwu aga ije - Walk on legs.
Onwere anya - Has eyes.
Onwere nti - Has ears.
Onwere onu - Has mouth.
Onwere imi - Has nose.
Kedu ihe eji anya eme - what do you do with eyes.
Eji anya afu uzo - You see with eyes.
Kedu maka nti - How about ears.
Eji ya anu ihe - Ears are for hearing.
Kedu maka imi - How about nose - Nose to smell.
Onwere afo - Has belly.
Onwere - Ukwu - Has a butt.
Onwere Ishi - Has a head.
Onwere ntutu isi - Has hair.
Onwere ire - Has tongue.
Onwere obi - Has chest.
Onwere ahu - has body.
Kedu ihe eji onu eme - What is mout used for.
Eji onu eri nri - Mouth is for eating.
Isi bu ebe uburu no - Head contains the brain.

Onwere akpu otubo - Has navel
Ekele ngi - I thank you.


Do you have anything to contribute? Send it to: webmaster@umunumo.com.

Thanks!

More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072