welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy

Word & Meaning

Aturu - Sheep
Nkpu - Termite
Nshiko - Crab
Ugu - Vegetable
Egwusi - Melon
Onugbo- Bitterleaf
Agbailu - Bitternut
Nkita (Nkuta) - Dog
Ofe ede - Cocoyam soup
Ofe Nkpu - Termite Soup
Ofe Onugbo - Bitterleaf soup
Ofe Okworo - Okra soup
Ofe Egwusi - Melon soup
Ofe ogbonu - Draw soup
Ofe akwukwo - Vegetable soup

Ahia - Market
Gote - Buy
Zuta - Buy
Ebe - Where
Nnu - Salt
Eri - Eat
Akwa - Eggs
Unu - Of people
Gini - What
Nri - Food
Mu - Me
Aha - Name
Owerri - State in Nigeria
Uzo - Road
Gi - You
Ebe - Where
Ego - Money
Biko - Please

10 - Iri
20 - Iri abua
30 - Iri ato
40 - Iri ano
50 - Iri ise
60 - Iri isii
70 - Iri asaa
80 - Iri asato
90 - Iri itoli / itolu
100 - Nari
1000 - puku
10,000 - puku iri
Ahia - Market
Ere Sell
Azu - Buy
Obere - Small
Bu - Is
Olee - Where
Inwere - Do you have
Nnu - Salt
Ose - Pepper
Ncha - Soap
Azu - Fish
Anu - Meat
Mmanu - Oil
Ji - Yam
Ede - Cocoyam
Ji akpu - Cassava
Akwa - Eggs
Ewu - Goat
Aturu - Sheep
Okuko - Chicken
Nnekwu - female chicken
Okeokpa - male chicken
Nkpu - Termite
Nshiko - Crab
Ugu - Vegetable
Egwusi - Melon
Onugbo - Bitterleaf
Agbailu - Bitternut
Nkita (Nkuta) - Dog
Aguru - Hunger
Akpu - Cassava
Nnyua - Expel
Esie /Eshi - Cook
Shi - Doodle
Osi - from
Ibiala - welcome
Chimaoge - God knows the time
Mu- me
Na -and

Mama-ukwu - grandma
Papa-ukwu - grandpa
Ogu - fight
Dede - Brother
Nneanyi - Our mother
Ada - daughter
Ngbu - pain
Mu - Me
Aha - Name
Nodi - sit ; Odu - butt
Uzo - Road
Gi - You
Ebe - Where
Ego - Money
Kporo - Take
Aha - Name
Owerri - State in Nigeria
Uzo - Road
Gi - You
Ebe - Where
Ego - Money
Biko - Please
Oge - Time
Mmiri - Water
Ugbua - Now or today
Uguru - harmattan
Ezo - fall
Na - and
Anwu - sun
Nani - Only
Chukwu - God
Ikuku - wind
Ime - inside
Obodo - Country
Echi - tomorrow
Bia - come
Ihe - is
Bu - this
Anyi - we
Ngbe - during
Aka - hand
Nkpisiri aka - fingers
Mbo aka - finger nails
Afo - belly
Eze - teeth
Anya - eyes

Nti - Ears
Imi - nose
Ukwu - legs
Ije - walk
Eji - use
Onwere - has
Ishi - head
Mu - Me
Otubo - Navel
Ebe - Where
Ire - tongue
Biko - Please
Ukwu - butt

 

 

 

 

 

 


 

Kedu - How
Ebe - Where
Ose - Pepper
Eji mu - I have.
Iga aga - Can you go to
Nye mu - Give me.
Nye mu mmiri - Give me water.
Ga - Go
Akpata nku - Gather firewood.
Ekute mmiri - fetch water.
esie nri - Cook food.
Anyua mmari - Urinate.
Aguru - Hunger .
Nnye - Give
Nnwata - Baby
Nri - Food.
Anyi - We
Taa - today .
Unu - All of you
Ochoro - Want
Eri - Eat
Akpu - Cassava fufy
ka - or
Obu - Is/ It
Garri - garii fufu.
Elu - Height
Nkwu - Palm
Mmai-nkwu - Palmwine

Iku mmai - Tap wine
Oku mmai - Palmwine tapper
Oka - Maize?
Ata - Chew
Iri-elu - Climb
Osisi - Tree
Nkwu - Palm


Anyi - we
Choro - Want
Mmmiri-oku - Hot water
Ofe - Soup

Nwanyi aha - That woman
Amaghi - Does not know
Esi or Eshi - cook
Ezigbo nri - good food.
Udi - What kind

Anyi nwere - We have
Utara-ji - yam fufu.
Utara ede - cocoyam fufu.
Utara garri - garri fufu.
Utara akpu - cassava fufu.
Ugbua - Now
Nke - kind

Wetere - Bring
Mm - Me

Ibu - Are you
Onye - Person
Ude - Swamp
Iko - Till
Eh - Yes.
Gi - you / yours / your
Abai - Arrive / come
Ngala - here
Ikwo aka - Wash hand
Annu - Drink
Mmai-nkwu - Palmwine.
Eri chagom - I have finished eating.
Bia - come
Eburu - CARRY
Efere - Plate
Nyemu - give me
Nkpisi eze - Toothpick.
Ebe - Where
Ulo - House
Npochi - Toilet
Ina - Are you
Anyu - Expell
Shi - Doodle
Mamiri - Urine
Odi - It is located ..
Na - at / In
Azu - Back
Ulo - House
Ala - Groung / Floor

Ka emesia - Goodbye.

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 
Learn about weather, village etc..


Do you have anything to contribute? Send it to: webmaster@umunumo.com.

Thanks!

More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072