welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy


Mr. Tony Amaka
(Teacher)

Santa FE International School
@27 Oduokeke Street, New Haven L/Out, Onitsha, Nigeria

  • Over 400 students
    Nursery, Primary & Secondary
  • WAEC Approved
Telephone: 011-234-806 379-9081
Email: Amaka@umunumo.com
Mu - Me
Aha - Name
Owerri - State in Nigeria
Uzo - Road
Gi - You
Ebe - Where
Ego - Money
Biko - Please
Nwepu - subtract
Oji - Does he/she
Apia - flog
Unu - you (all of you)
Ihe - thing
Isii - six
Ji - hold or holding
Omimi - deep
Onye nkuzi - teacher
Nani - only

Ngbe - when

Ezigbo - good
Imere - do or did
Ngi - you
Adighi - not
Onye - who
Abu mu - I am
Abu - I
Gbasara - about
Amu - learn
Akwukwo - book
Ugwo - debt
Ugwo akwukwo - school fees
School Conversation for JJC (Traveler)
DICTIONARY
 
Kedu? How are you?
Kedu ka imere? How are you doing?
Kedu ebe ulo akwukwo gi di? Where is your school?
Kedu aha ya? What is his/her name?
Aha ya bu Umunumo primary school The name is Umunumo secondary school
Kedu ebe odi? Where is it?
Odi na Umunumo It is in Umunumo
Umunumo nwere Ibeafor na Ibenkwo Umunumo has Ibeafor and Ibenkwo
Eh Yes
Kedu akuku ebe odi? What part is it in?
Odi na Ibenkwo It is in Ibenkwo
Ina aga akwukwo? Do you go to school?
Akwukwo ole ka ina agu? Are you in what grade?
Mu na agu akwukwo isii I am in grade level six
Olee ihe ina amu gbasara? What are you studying?
Ibu nwanyi ka ibu nwoke? Are you a girl or a boy?
Abu mu nwoke I am a boy
Abu mu nwanyi I am a girl
Kedu ihe ana akusiri unu? What do they teach you?
Ana akusiri anyi Ngbako na nwepu, Edemede, Ihe gbasara ahu mmadu, Okwu Chineke, Ihe omimi They teach us Maths, English, Biology, word of God and Science.
Onye bu nwoke ji utali or apipia? Who is the man with cain-stick?
Obu onye nkuzi anyi He is our teacher
Oji apia unu ihe? Does he flog you?
Nani ngbe imere ihe na adighi mma Only when you misbehave
Obu ezigbo onye nkuzi? Is he/she a good teacher?
Ekele ngi I thank you.
 

Chief Sir. F.O Igbokwe (KSM). B.Ed Uniport

Telephone:
011 234 -805 823-5618

Email: suku@umunumo.com

Ofe - part
Odi - location
Ulo Akwukwo - school
Olee -what
Nwanyi - girl
Nwoke - boy
Nkusi - teach
Utali - cain-stick
Apipia - cain-stick
Agu - read
Ibu - are you
Mmadu - people
Ngbako - add
Ulo - house
More conversation on: Weather | Village | Body parts | Transportation | Techonology | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072