welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy

Food Conversation for Traveler.................. DICTIONARY

Our Food:
Akpu - Cassava fufu always white
Garri - From cassava usually yellow or white
Beans, rice, yam, cocoyam, maize, vegetabls, meat and fish.

Conversation:

Kedu ebe anyi ga azuta ose - Where can we buy pepper.
Iji ose eme gini - What do you want to do with pepper?
Eji mu ose esi nri - I want to cook with pepper.
Iga aga afoebu ga zuta ose - You have to go to afoebu to buy pepper.
Iga aga NkwoUmunumo ga gote ose! - You have to go to Nkwo Umunumo to buy pepper.
Kedu ihe ina eri? - What are you eating?
Kedu ihe ina ata? - What are you chewing?
Nye mu ofe - Give me soup.
Nye mu mmiri - Give me water.
Ga akpata nku - Go and gather firewood.
Ga ekute mmiri - Go and fetch water.
Ga esie nri - Go and cook food.
Aguru na agu mu - I am hungry .
Biko nye nwata nri - Please feed the baby .
Kedu ihe anyi ga eri taa? - What are we eating today .
Unu ochoro eri akpu ka obu gari ? - Do you want to eat Casava fufu or gari .
Kedu nke unu choro? - Which one do you people want .
Ole ebe anyi ga egote Oka - Where can we buy maize?
Onu an ata kwa Oka? - Do you people eat maize?
Anyi choro mmiri-oku ose - We want hot peppersoup.
Nwanyi aha amaghi nri esi - That woman does not know how to cook.
Nwanyi aha na esi ezigbo nri - That woman cooks good food.
Kedu udi nri unu nwere? - What kind of food do you have?
Anyi nwere Utara-ji - We have yam fufu.
Anyi nwere utara ede - We have cocoyam fufu.
Anyi nwere utara garri - We have garri fufu.
Anyi nwere utara akpu - We have cassava fufu.
Ugbua-a, kedu nke ichoro? - Now, which one do you want?
Wetere mu akpu - Bring me cassava fufu.
Ibu onye na ako ude? - Do you till the swamp?
Eh - Yes.
Utara gi no ngaa - Your fufu is here.
Wete mmiri ikwo aka - Bring water to wash hand.
Ga akwo aka na sink - Go and wash hands in the sink.
Kedu ihe iga annu? - What would you drink?
Mmai nkwu - Palmwine.
Eri chagom nri - I have finished eating.
Bia eburu efere gi - Come and carry your plate.
Anyi na eri Okporoko - We eat Stockfish / we are eating okporoko
Anyi na eri rice - We eat rice/ we are eating rice
Anyi na ata akara - We eat akara / we are eating akara

After food
Nyemu nkpisi eze - Give me a toothpick.
Kedu ebe ulo npochi di? Where is your bathroom?
Odi na azu ulo - It is in the backyard.
Ka emesia - Goodbye.

Do you have anything to contribute? Send it to:
webmaster@umunumo.com.

Thanks!


Eating Rice

Ji - Yam

Akara - Beans bake
 

Okporoko - Stockfish


More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072