welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy


Mr. Tony Amaka
(Teacher)

Santa FE International School
@27 Oduokeke Street, New Haven L/Out, Onitsha, Nigeria

  • Over 400 students
    Nursery, Primary & Secondary
  • WAEC Approved
Telephone: 011-234-806 379-9081
Email: Amaka@umunumo.com
Mu - Me
Aha - Name
Owerri - State in Nigeria
Uzo - Road
Gi - You
Ebe - Where
Ego - Money
Biko - Please
Money Conversation for Traveler
 

Ego - Money


Aha ego anyi bu naira - Our mony's name is naira
Odi na akwukwo di icheiche - It is in different denomination(s)

Iri ise - N50
Ogu ise - N100
Otu akpa ego - N1000
Akpa abua - N2000
Akpa Ato - N3000
Akpa Ano - N4000
Akpa ise - N5000
Akpa Isii - N6000
Akpa Asaa - N7000
Akpa Asato - N8000
Akpa Itoli - N9000
Akpa Iri - N10000 etc..
A ANO

Kedu - How are ; Kedu ka imere - How are you doing.
Kedu ebe isi - Where are you from.
Kedu aha gi - What is your name.
Ibiala - Welcome.
Kedu ebe ina aga - Where are you going.
Mu na aga Umunumo - I am going to Umunumo.
Ima uzo - Do you know the road.
Nba - No.
Eh - Yes.
Anama aga airport - I am going to the airport.
Ina apu apu" Are you traveling out?

Mu na aga Owerri - I am going to Owerri.
Biko ima oge ugbo elu ga ahapu? Please do you know when the flight is leaving?
Elekere Iri nke ututu - 10:00 am in the morning.
Owu ego ole ka ana eji aga Owerri? How much is it to Owerri?
Akpa ego iri or Puku Iri - N10000.00.
Ego ya di onu -The fare is expensive.
Kedu otu mu ga eji aga umunumo ma mu rute Owerri? How can I get to Umunumo when I reach Owerri?
Iga akpo onye ga abia kworo gi - You have to call someone to pick you.
Iga akpo onye ga abia kworo gi? - Would you call someone to pick you?
Enweghi onye mu ma - I do not know anyone.
Iga agba ugbo ala - You have to take a taxi.
Onye ugbo ala oga am ebe mu na aga? Would the taxi driver know where I'm going?
Iga agwa ya ebe ina eje / aga - You have to tell him/her where you are going.
Ekele ngi - I thank you.

 

Chief Sir. F.O Igbokwe (KSM). B.Ed Uniport

Telephone:
011 234 -805 823-5618

Email: suku@umunumo.com

10 - Iri
20 - Iri abua
30 - Iri ato
40 - Iri ano
50 - Iri ise
60 - Iri isii
70 - Iri asaa
80 - Iri asato
90 - Iri itoli / itolu
100 - Nari
1000 - puku
10,000 - puku iri
More conversation on: Weather | Village | Law & Order | Technology | Transportation | Housing | Land | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072