welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy

Market Days & Conversation for JJC (Traveler).......................DICTIONARY
Ahia - Market.
Kedu ahia ole na zu na Umunumo - How many market days in Umunumo.
Odi uzo nnukwu ahia ano - Four big market days.
Olee aha ahia ndia - What are the names.
Aha ha bu - Their names are.
Eke
Orie
Afor
Nkwo
Umu obere ahia bu - Small market days are.
Ekenta
Orienta
Afornta
Nkwonta

Kedu ihe ndi mmadu na eme na ahia - What do people do in the market.
Ha na ere ahia na azukwa ahia - The sell and buy.
Kedu ebe Afoebu di - Where is Afoebu.
Afoebu di na Ibeafor Umunumu - Afoebu is in Ibeafor Umunumo.
Olee ebe Nkwo Umunumo di - Where is Nkwo Umunumo.
Nkwo Umunumo di na Ibenkwo Umunumo - Nkwo Umunumo is in Ibenkwo Umunumo.
Kedu onye ahia mu - Where is my customer.
Olee ihe ichoro izu - What do you want to buy.
Inwere anu - Do you have meat.
Inwere azu - Do you have fish.
Inwere ose - Do you have pepper.
Inwere nnu - Do you have salt.
Kedu ihe inwere - What do you have.

Do you have anything to contribute? Send it to: webmaster@umunumo.com.

Thanks!


   

More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072