welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
UmunuMail ......
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy

Our People & Conversation for JJC (Traveler) ............................ DICTIONARY
  Anyi na agba egwu - We are dancing
Anyi bu umu nwanyi - We are women
Obi di anyi mma - We are happy
Bia agba egwu - Come and dance
Gbara anyi ego - Spray us money
Nye anyi ego - Give us money
Kora anyi aka - Clap for us
Ike agwula anyi - We are tired
 
 

Nwoke ji aturu - Boy with sheep
Ogba ukwu eje ije - Walking on bare feet
Onweghi akpukpo ukwu - Does not have shooes
Owe ya bu pink - Shirt is pink
Ukwu ya di Oji - Leg is black
Nwoke bu obere nwa - The boy is a child
Nwoke bu afo iri - Boy is 10 years old
Nwoke na enyere nne na nna aka - Boy who helps his parents

 
  Mbari di na umuezeala owerri - This shelter is at Umuezeala Owerri
Obu ebe ana ezi anwu - It is a sun shelter
Mbari joro oyi - Shelter is very cool
Ana erekwe ahia na ebeah - We sell stuff here
Esi ewu di - Goat head is available
Mmiri oku ose di - Hot pepersoup is available
Azu-ndu dikwa - Fresh fish is available

  Umunumo ji eme emume iwa akwa - Umunumo does wearing cloth ceremony
Obu umu nwoke na awa akwa - Males perform wearing cloth ceremony
Ha na agba egwu - They are dancing
Ha na agu kwa egwu - They also sing songs
Igba Mmanwu - Masquerade dance
Ana agba mmanwu na oge mmeme eri ji - Masquerade dance during yam festival
Nwoke na ekpu /afu mmanwu - Man wears the masquerade costume

 


Do you have anything to contribute? Send it to: webmaster@umunumo.com.

Thanks!

More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072