welcome to Umu Numo ..................................................
Umuofeke | Umunagbala | Umuwosha | Umuogwara | Umuchima <> Duru na Okiri | Umuanunu | Eze na Obom | Umuaro | Ofor Owerre na Ofor Ama
Nigeria time
UmunuMail .....
 
Home :: Schools :: Leadership :: Igbo Names :: Privacy

Religion & Conversation for Traveler....................... DICTIONARY
 

Onu onwere Ulo Uka? - Do you have a church?
Olee udi Ulo uka obu? - What kind of church?
Obu Catolik - It is catholic.
Anyi na aga uka na parish anyi - We worship in our own parish.
Anyi bu ndi Ibenkwo Umunumo - We are from Ibenkwo Umunumo.
Obi di anyi mma - We are happy.
Bia ka anyi kelechukwu - Come, let us thank the Lord.
Kele onye ukochuku anyi - Greet our priest.
Nye Ukochukwu anyi ego - Give our priest some money.
Kora Chineke anyi aka - Clap for our God.
Yowa Chineke nkpa gi - Tell God your needs.
Unu obu Alakuba? - Are you Moslems?
Chukwu ekwele, anyi bu ndi otu Christi! - God forbid, we are followers of Christ!

 
 

Sekpuru ala ka anyi kpe ekpere - Kneel down, lets pray
Chineke anyi di mma - Our God is good
Onye bu Chineke anyi - Who is our God?
Chineke anyi bu Jehova nani! - Our God is Jehova only!
Anyi onwere Chuku ozo kari-ri Jehova? - Do we have another God greater than Jehova?
Mba, obu nani Jehova ka anyi nwere - No, only Jehova we have.
Kedu onye bu Jehova _ Who is Jehova?
Jehova bu Chineke nke Israel, Elijah na Abraham - Jehova is the God of Israel, Elijah and Abraham.

 
  Anyi nwere bishops - We have bishops
Anyi bu ndi nzuko catolik - We are Catholics
Anyi na aga uka mbosi Sunday - We worship on Sundays
Anyi kwere na Chineke - We believe in God
Jesus bu okpara Chineke - Chris is the son of God.
Jesus ga abia ozo - Christ will come again.
Ulo ekpere ndi Ibeafor - Ibeafor's house of worship
Ulo parish di na Afoebu - Parish house at Aforebu
 

Rev. Osuigwe

& Engineer Kelvin Anyanwu

 


Do you have anything to contribute? Send it to: webmaster@umunumo.com.

Thanks!

More conversation on: Weather | Village | Body Parts | Technology | Transportation | Education


Search Umunumo or the web powered by FreeFind

Site search Web search

© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072