Umunumo nwere Igwe ukwu - Umunumo has oil mill.
Igwe nkwu bu ebe ana apa mmanu - Oil mill is where we extract
oil from palmfruit.
Anyi na eji phone ezi ozi - We use phone to communicate
Ngbe iga abia Umunumo, were Celtel na MTN phones - When you
are coming to Umunumo, bring Celtel and MTN phones.
Ndi Umunumo na echekwa ego na ulo aku - Umunumo people save
money in the bank.
Aha ulo aku anyi bu Diamond Bank - Our bank is Diamond Bank.
Ulo aku anyi di na Owerri - Our bank is in Owerri.
Mepee account na Ulo aku Diamond Bank - Open account at Diamond
Bank.
Ndi ulo aku ga acho akwukwo di iche na iche - Banks require
different documents.
Ha ga acho International passport - They will need International
Passport.
Ha ga acho kwa driver license - The will also need driver
license.
Ha ga acho kwa passport photo abua - They will need two passport
photos.
Ha ga acho kwa ego mbide account - They will need deposit.
Nokia phone di mma - Nokia phones are good.
Nokia batteries na ano odu karia phone ndi ozo - Nokia batteries
last longer than others.
Zuta Nokia nke na anata ikuku ato - Buy tri-band Nokia phones.
Celtel na MTN bu sim cards - Celtel and MTN are sim cards.
Ha na aba na Nokia tri-band phones - They fit into Nokia tri-band
phones.
Ana ere sim cards ebe obula - Sim cards are sold everywhere.
Ana ere SIM CARDS ya na Nkwo Umunumo, Aforebu, Orieagu na
Nkwoumezeala - SIM CARDS are sold at Nkwo Umunumo, Aforebu,
Orieagu and Nkwoumezeala.
Jua ajuju maka SIM CARD - Ask for SIM CARD.
Ndi mmadu ga agwa gi ebe iga azuta ya - People will tell you
where to buy it.
Internet cafe di kwa na Owerri - Internet cafe is at Owerri.
|