Transportation
& Conversation for JJC (Traveler)......................DICTIONARY
Kedu
- How are you; Kedu ka imere - How are you doing.
Kedu ebe isi - Where are you from.
Kedu aha gi - What is your name.
Ibiala - Welcome.
Anyi nwere ndi anyi na apo ina-aga - We have Okada (Cyclists)
Anyi nwekwere ndi ugboala - We have taxi drivers.
Anyi nwekwere ndi ugbo-elu - We have air transportation.
Ndi igwe di kwa - Bicycle transportation is also available.
Gi chokwa iji ukwu, nsogbu adighi - If you wish to walk, no
problems.
Anyi na ana naira - We take Naira.
Naira bu ego Nigeria - Naira is Nigerian currency.
Aha ugboelu di na Ala Igbo bu - Names of airplanes in Igbo
land are
Aha ha bu Virgin Nigeria na Chanchangi - Names are Virgin
Nigeria and Chachangi.
Kedu ebe ina aga - Where are you going.
Mu na aga Umunumo - I am going to Umunumo.
Ima uzo - Do you know the road.
Nba - No.
Eh - Yes.
Anama aga airport - I am going to the airport.
Ina apu apu" Are you traveling out?
Mu na aga Owerri - I am going to Owerri.
Biko ima oge ugbo elu ga ahapu? Please do you know when the
flight is leaving?
Elekere Iri nke ututu - 10:00 am in the morning.
Owu ego ole ka ana eji aga Owerri? How much is it to Owerri?
Akpa ego iri or Puku Iri - N10000.00.
Ego ya di onu -The fare is expensive.
Kedu otu mu ga eji aga umunumo ma mu rute Owerri? How can
I get to Umunumo when I reach Owerri?
Iga akpo onye ga abia kworo gi - You have to call someone
to pick you.
Iga akpo onye ga abia kworo gi? - Would you call someone to
pick you?
Enweghi onye'm ma - I do not know anyone.
Iga agba ugbo ala - You have to take a taxi.
Onye ugbo ala oga am ebe mu na aga? Would the taxi driver
know where I'm going?
Iga agwa ya ebe ina eje / aga - You have to tell him/her where
you are going.
Ekele ngi - I thank you.
Okada
Ugboelu
Ugboala
Do
you have anything to contribute? Send it to:
webmaster@umunumo.com.
Thanks!